Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Mkpughe Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ a na-akọwa ihe ndị ahụ niile ga-emezu nʼoge dị nʼihu. O kpughere nye anyị ihe banyere nlọghachi Jisọs Kraịst na ihe ndị ọzọ ga-eme mgbe ọ ga-alọghachi. Akwụkwọ a kpughekwara gosi anyị na tupu Kraịst alọghachi ntaramahụhụ na oke ihe egwu na mbibi na ịla nʼiyi dị iche iche ga-adị. Kraịst ga-alọghachi mgbe ihe ndị a niile mezuru. Mgbe ọ lọghachiri, ọ ga-edozi ihe niile, kpee ndị ajọ omume ikpe, hichapụ anya mmiri, ma wezuga ọnwụ na ihe mgbu niile ruo mgbe ebighị ebi.
Usoro e si dee ya:
Ọhụ mmalite 1
Akwụkwọ ozi asaa 2–3
Chineke na Nwa atụrụ 4–5
Nnyakapụ akara asaa 6:1–8:5
Opi ike asaa 8:6–11:19
Agha a lụrụ nʼụwa na nʼeluigwe 12–14
Iko ọnụma asaa 15–16
Ikpe ọmụma dịrị Babilọn 17–19
Ọgwụgwụ ụwa na ụwa nke na-abịa 20–22

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Mkpughe Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye