Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JEMES 1:19-20

JEMES 1:19-20 IGBOB

Unu matara nka, umu-nnam ndi m'huru n'anya. Ma ka madu ọ bula buru onye nānu ihe ọsọsọ, onye nādighi ngwa ikwu okwu, nādighi kwa ngwa iwe iwe: n'ihi na iwe madu adighi-alu ọlu ezi omume Chineke.