Jefta we kwe Jehova nkwa, si, Ọ buru na I nye umu Amon n'akam n'ezie, o gēru kwa, na ihe ọ bula nke gēsi n'ọnu-uzọ ulom puta izutem, mb͕e m'siri n'umu Amon lata n'udo, Jehova gēnwe ya, m'gēsure kwa ya ka ọ buru àjà-nsure-ọku.
Gụọ NDI-IKPE 11
Geere nke a ntị NDI-IKPE 11
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: NDI-IKPE 11:30-31
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị