ABÙ ỌMA 127:3-4
ABÙ ỌMA 127:3-4 IGBOB
Le, ihe-nketa nke nēsi n'aka Jehova bia ka umu bu: Ugwọ-ọlu Ọ nākwu ka nkpuru nke afọ bu. Dika àkú n'aka dike, Otú a ka umu amuru na mb͕e okorọbia di.