I. IHE EMERE 4:10
I. IHE EMERE 4:10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Jabez tikuru Chineke Izrel mkpu akwa sị ya, “Biko gọzie m, mee ka oke ala m saa mbara. Kwere ka aka gị dịkwasị m, ma wezuga m site nʼihe mmerụ ahụ ọbụla, ka m si otu a gbanarị ihe mgbu.” Chineke zara ekpere ya meere ya ihe ọ rịọrọ.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 4