I. NDI KỌRINT 12:4-6
I. NDI KỌRINT 12:4-6 Bible Nso (IGBOB)
Ma òkìkè nke onyinye-amara di, ma ọ bu otù Mọ Nsọ ahu. Òkìkè nke ije-ozi di kwa, otù Onye-nwe-ayi ahu di kwa. Òkìkè ihe alutaworo n'ọlu di kwa, ma ọ bu otù Chineke ahu, Onye nālusi ihe nile ike nime ayi nile.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 12I. NDI KỌRINT 12:4-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Onyinye amara dị iche iche dị, ma otu Mmụọ Nsọ ahụ na-enye ha niile. E nwekwara ụdị ije ozi dị iche iche, maọbụ otu Onyenwe anyị ahụ ka a na-ejere ozi. Ụdị ike dị iche iche nke eji arụ ọrụ dịkwa, ma otu Chineke ahụ na-etinye ike ndị a nʼime onye ọbụla iji jee ozi.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 12