I. NDI KỌRINT 2:4-5
I. NDI KỌRINT 2:4-5 Bible Nso (IGBOB)
Okwum na ihe m'kwusara abughi kwa n'okwu amam-ihe, ime ka madu kweye, kama ha bu na ngosi nke Mọ Nsọ na nke ike: ka okwukwe-unu we ghara idi n'amam-ihe madu, kama n'ike nke Chineke.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 2I. NDI KỌRINT 2:4-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Okwu m na ihe m kwusara abịakwaghị dịka okwu ire ụtọ na nke oke mmụta, ime ka ndị mmadụ kwere, kama ha bịara nʼụzọ igosi ọrụ nke Mmụọ Nsọ na ike ya. Ka okwukwe unu ghara ịdabere nʼamamihe mmadụ, kama ka ọ dabere nʼike Chineke.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 2