Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. NDI KỌRINT 7:33 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

I. NDI KỌRINT 7:33 IGBOB (Bible Nso)

ma onye nwere nwunye nēcheb͕u onwe-ya n'ihe uwa, otú ọ gēme ihe gātọ nwunye-ya utọ.

I. NDI KỌRINT 7:33 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma nwoke nwere nwunye na-echegbu onwe ya banyere ihe igbo mkpa nke ụwa a, otu ọ ga-esi mee ihe ga-atọ nwunye ya ụtọ.