I. NDI KỌRINT 7:35 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. NDI KỌRINT 7:35 IGBOB (Bible Nso)
Ma nka ka m'nēkwu ka ọ bara unu onwe-unu urù; ọ bughi ka m'fekwasi ihe-ntuhi n'aru-unu, kama ka eme ihe kwesiri, ya na ka unu we nọdu n'iru Onye-nwe-ayi ghara inwe uche-nb͕asasi.
I. NDI KỌRINT 7:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ekwu ihe ndị a maka ọ dị mma nke unu onwe unu, ọ bụghị ịgbalị igbochi unu, kama ọ bụ ka unu nwee ike bie ndụ unu nʼụzọ kwesiri ekwesi, werekwa ịhụnanya zuruoke rụọra Onyenwe anyị ọrụ.
Kesaa
I. NDI KỌRINT 7 BIU