I. NDI KỌRINT 8:6
I. NDI KỌRINT 8:6 Bible Nso (IGBOB)
ma n'ebe ayi nọ otù Chineke di, bú Nna, Onye ihe nile sitere na Ya, Onye ayi onwe-ayi di-kwa-ra Ya; otù Onye-nwe-ayi di kwa, bú Jisus Kraist, Onye ihe nile sitere n'aka-Ya, ayi onwe-ayi site-kwa-ra n'aka-Ya.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 8I. NDI KỌRINT 8:6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma nʼebe anyị nọ, anyị maara na ọ bụ naanị otu Chineke dị, onye bụ Nna, onye kere ihe niile, na onye anyị na-adị ndụ nʼihi ya. Ọ bụkwa naanị otu Onyenwe anyị ka anyị nwere, onye bụ Jisọs Kraịst, onye e sitere nʼaka ya kee ihe niile, onye na-enyekwa anyị ndụ.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 8