I. PITA 5:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
I. PITA 5:8 IGBOB (Bible Nso)
Nwenu anya-udo, nēchenu nche: onye ahu nke nēkuru unu ga ikpé, bú ekwensu, dika ọdum nāb͕ọ uja, ọ nējeghari, nāchọ onye o gēlomi
Kesaa
I. PITA 5 IGBOBI. PITA 5:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nọọnụ na njikere, na-echekwanụ nche nʼihi na onye iro unu bụ ekwensu ji oke ịgbọ ụja na-awagharị dịka ọdụm, na-achọ onye ọ ga-ala nʼiyi.
Kesaa
I. PITA 5 BIU