I. SAMUEL 15:11
I. SAMUEL 15:11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ọ na-ewute m na m mere Sọl ka ọ bụrụ eze, nʼihi na o nupuru isi site nʼokwu m, jụ ime ihe m nyere ya nʼiwu.” O wutere Samuel nke ukwuu mgbe ọ nụrụ ihe ONYENWE ANYị kwuru. Ya mere, o tikuru ONYENWE ANYị mkpu akwa abalị ahụ niile.
Kesaa
Gụọ I. SAMUEL 15