I. SAMUEL 8:5-6
I. SAMUEL 8:5-6 Bible Nso (IGBOB)
ha we si ya, Le, gi onwe-gi aghọwo agadi, ma umu-gi ndikom adighi-eje ije n'uzọ-gi nile: ub͕u a mere ayi eze ikpe ayi ikpe dika mba nile. Ma okwu ahu jọrọ njọ n'anya Samuel, mb͕e ha siri, Nye ayi eze ikpe ayi ikpe. Samuel we kpere Jehova.
Kesaa
Gụọ I. SAMUEL 8I. SAMUEL 8:5-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“I meela agadi, ụmụ gị ndị ikom adịghịkwa eso ụzọ gị. Ugbu a họpụtara anyị onye ga-abụ eze anyị, onye ga na-edu anyị, dịka mba ndị ọzọ.” Ma obi adịghị Samuel ụtọ mgbe ha rịọrọ sị, “Nye anyị eze ga-edu anyị.” Nʼihi ya, Samuel kpọkuru ONYENWE ANYị nʼekpere.
Kesaa
Gụọ I. SAMUEL 8