I. SAMUEL 9:16
I. SAMUEL 9:16 Bible Nso (IGBOB)
Dika mb͕e a echi M'gēzitere gi otù nwoke sitere n'ala Benjamin, i gēte kwa ya manu ibu onye-ndú ndim, bú Israel, ọ gāzọputa kwa ndim n'aka ndi Filistia: n'ihi na ahuwom ndim, n'ihi na iti-nkpu-ha abàwom na nti.
Kesaa
Gụọ I. SAMUEL 9I. SAMUEL 9:16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Dịka mgbe a echi, aga m ezitere gị otu nwoke sị nʼala Benjamin. Ị ga-ete ya mmanụ nke ga-eme ya ka ọ bụrụ onyendu Izrel ndị m. Ọ ga-azọpụta ha site nʼaka ndị Filistia, nʼihi na ahụla m ahụhụ nke ha nọ nʼime ya; anụkwala m ịkwa akwa ha.”
Kesaa
Gụọ I. SAMUEL 9