I. NDI TESALỌNAIKA 2:4
I. NDI TESALỌNAIKA 2:4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼaka nke ọzọ, anyị na-ekwu okwu dị ka ndị ozi Chineke nwapụtara, ndị o tinyere ọrụ oziọma a nʼaka na ntụkwasị obi idebe. Anyị adịghị agbalị ime ihe ga-atọ mmadụ ụtọ, kama anyị chọrọ ime ihe ga-atọ Chineke ụtọ, bụ onye na-enyocha echiche obi anyị.