II. IHE EMERE 15:2
II. IHE EMERE 15:2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ pụrụ jekwuru Asa sị ya, “Geenụ m ntị, gị Asa na ndị Juda niile na Benjamin. ONYENWE ANYị ga-anọnyere unu oge niile unu na-eme okwu ya. Unu ga-achọta ya mgbe ọbụla unu chọrọ ya. Ma ọ ga-agbakụta unu azụ oge ọbụla unu nupuru isi nʼiwu ya.
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 15