II. IHE EMERE 26:16
II. IHE EMERE 26:16 Bible Nso (IGBOB)
Ma mb͕e ọ di ike, obi-ya di elu rue nbibi, o we mekpu emekpu megide Jehova, bú Chineke-ya; o we ba n'ulo uku Jehova isure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'elu ebe-ichu-àjà nke ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ.
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 26II. IHE EMERE 26:16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma mgbe Ụzaya ghọrọ onye dị ike, nganga wetaara ya ọdịda. Ọ bụ onye na-ekwesighị ntụkwasị obi nye ONYENWE ANYị bụ Chineke ya, ọ banyere nʼime ụlọnsọ ONYENWE ANYị ka ọ chụọ aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼelu ebe ịchụ aja.
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 26