II. NDI KỌRINT 1:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI KỌRINT 1:24 IGBOB (Bible Nso)
Ọ bughi na ayi bu ndi-nwe okwukwe-unu, kama ayi bu ndi soro unu nālu ọṅù-unu: n'ihi na unu ji okwukwe-unu guzo.
II. NDI KỌRINT 1:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị na anyị bụ ndị ọchịchị nke okwukwe unu, kama anyị so unu na-arụkọ ọrụ ka unu nwe ọṅụ nʼihi na ọ bụ site nʼokwukwe ka unu ga-esi kwụrụ chịm.
Kesaa
II. NDI KỌRINT 1 BIU