II. NDI KỌRINT 1:9
II. NDI KỌRINT 1:9 Bible Nso (IGBOB)
e, ayi onwe-ayi enwewo ọziza azara nime onwe-ayi na ọ bu ọnwu, ka ayi we ghara itukwasi obi n'onwe-ayi, kama ọ bu na Chineke Onye nēme ka ndi nwuru anwu si n'ọnwu bilie
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 1II. NDI KỌRINT 1:9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼezie, ọ dị nnọọ nʼoge ahụ, dịka a ga-asị na a mara anyị ikpe ọnwụ. Ma anyị maara na o si otu a mee ka anyị nwee ike ịmụta na o kwesighị ka anyị tụkwasị obi nʼike nke aka anyị, kama ka anyị nwee olileanya nʼime Chineke, onye pụrụ ime ka ndị nwụrụ anwụ si nʼọnwụ bilie.
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 1