II. NDI KỌRINT 4:8-9
II. NDI KỌRINT 4:8-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
A na-akpagbu anyị nʼakụkụ niile, ma adịghị emeri anyị. Mgbe ụfọdụ, anyị nọ na mgbagwoju anya ma anyị adịghị ada mba. A na-esogbu anyị, ma adịghị ahapụ naanị anyị; mgbe ụfọdụ, a na-akụtu anyị nʼala ma adịghị ala anyị nʼiyi.
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 4