Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 23:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 23:26 IGBOB (Bible Nso)

Otú ọ di, Jehova esighi n'idi-ọku iwe uku Ya laghachi, nke iwe-Ya ji di ọku megide Juda, n'ihi nkpasu-iwe nile nke Manase kpasuru Ya.

II. NDI-EZE 23:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ihe ndị a emeghị ka iwe ọkụ ONYENWE ANYị na-ewe megide Juda dajụọ, bụ iwe a kpasuru ya nʼihi ihe ọjọọ niile nke Manase mere.