Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 4:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 4:3 IGBOB (Bible Nso)

Ọ si, Je, riọtara onwe-gi ihe n'èzí n'aka ndi-ab͕ata-obi-gi nile, bú ihe ihe nādighi nime ha; ha abula ole-na-ole.

II. NDI-EZE 4:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ịlaisha sịrị, “Jegharịa na-ezi, gaa nata ndị agbataobi gị niile ite nke ihe ọbụla na-adịghị nʼime ya. Ha abụkwala ole na ole.