II. NDI-EZE 4:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI-EZE 4:4 IGBOB (Bible Nso)
I gābà kwa n'ulo, mechibido onwe-gi, mechibido kwa umu-gi ndikom, uzọ, b͕aye manu di n'ite ahu n'ihe ahu nile, buzuga nke juru eju.
Kesaa
II. NDI-EZE 4 IGBOBII. NDI-EZE 4:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, baa nʼime ụlọ, gị na ụmụ gị, mechibido onwe unu ụzọ. Malite ịgbanye mmanụ ahụ nʼime ite ahụ niile, mgbe nke ọbụla juru, bupụ ya nʼotu akụkụ.”
Kesaa
II. NDI-EZE 4 BIU