II. NDI-EZE 4:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI-EZE 4:6 IGBOB (Bible Nso)
O rue, mb͕e ihe nile juru, na ọ siri nwa-ya, Buterem nso ihe ọzọ. Ọ si ya, Ọ dighi ihe ọzọ di. Manu ahu we kwusi.
Kekọrịta
II. NDI-EZE 4 IGBOBII. NDI-EZE 4:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ gbajuru ite ndị ahụ niile, ọ sịrị nwa ya, “Butere m ite ọzọ.” Ma ọ zara, “O nweghị ite ọzọ fọdụrụ.” Mgbe ahụ, mmanụ ahụ kwụsịrị ịgbapụta.
Kekọrịta
II. NDI-EZE 4 BIU