Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI-EZE 5:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI-EZE 5:3 IGBOB (Bible Nso)

Ọ si nwayi-nwe-ya, Ọ gādim nọ̄ nma, ma asi na onye-nwem nọ n'iru onye-amuma nke nọ na Sameria! mb͕e ahu ọ gēme ka o si n'ekpenta-ya di ọcha soro ndi-ya zukọta.

II. NDI-EZE 5:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ sịrị nne ya ukwu, “Ọ gaara atọ m ụtọ ma a sị na nna m ukwu ga-aga hụ onye amụma nọ na Sameria. Ọ ga-agwọ ya ọrịa ekpenta a.”

Kekọrịta
II. NDI-EZE 5 BIU