Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. SAMUEL 18:33 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 18:33 IGBOB (Bible Nso)

Eze we ma jijiji nke-uku, rigo rue ulo-elu nke ọnu-uzọ-ama, kwa ákwá: ma otú a ka o siri mb͕e ọ nēje, Nwam Absalom, nwam, nwam Absalom! ọ gādim nọ̄ nma ma asi na mu onwem anwuwo n'ọnọdu gi, Absalom, nwam, nwam!

II. SAMUEL 18:33 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Okwu a metụrụ eze nʼahụ nke ukwuu, o biliri rigoo nʼụlọ nke dị nʼọnụ ụzọ ama, nọdụ nʼebe ahụ kwaa akwa. Ọ nọ na-akwa akwa mgbe ọ na-aga, na-eti mkpu akwa na-asị, “O, nwa m, Absalọm! O nwa m, nwa m, Absalọm. A sịkwarị na m nwụrụ nʼọnọdụ gị! O, Absalọm nwa m, nwa m oo!”

Kekọrịta
II. SAMUEL 18 BIU