Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. SAMUEL 22:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 22:2 IGBOB (Bible Nso)

ọ we si, Jehova bu oké nkumem, na ebem ewusiri ike, na onye nēme ka m'b͕apu, Onye m'nwere

II. SAMUEL 22:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ sịrị: “ONYENWE ANYị bụ oke nkume m. Ọ bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, na onye nnapụta m.

Kekọrịta
II. SAMUEL 22 BIU