Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. SAMUEL 22:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 22:3 IGBOB (Bible Nso)

Ọ bu Chineke nke oké nkumem, anamab͕abà nime Ya; Ọ bu ọtam, na mpi nke nzọputam, na ulo-elum, na ebe-nb͕alagam; Onye-nzọputam, I nāzọputam n'ihe-ike.

II. SAMUEL 22:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Chineke m bụ oke nkume m, onye m gbabara nʼime ya. Ọ bụ ọta m, na mpi nzọpụta m. Ya bụ oke nkume m nke onye ọbụla na-apụghị ịba nʼime ya, ebe mgbaba m, na onye nzọpụta m, site nʼaka ndị na-eme ihe ike.

Kekọrịta
II. SAMUEL 22 BIU