II. SAMUEL 22:33 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. SAMUEL 22:33 IGBOB (Bible Nso)
Chineke bu ebem siri ike nke di ike nke-uku: Ọ nākwazu kwa uzọm.
Kesaa
II. SAMUEL 22 IGBOBII. SAMUEL 22:33 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ Chineke na-enye m ike, na-echebekwa ụzọ m nʼizuoke.
Kesaa
II. SAMUEL 22 BIU