Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. SAMUEL 3:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 3:1 IGBOB (Bible Nso)

Agha ahu we di ogologo n'etiti ulo Sọl na ulo Devid: ma Devid di ike nāga n'iru, ma ulo Sọl enweghi ike nāla azu azu.

Kekọrịta
II. SAMUEL 3 IGBOB

II. SAMUEL 3:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Agha dị nʼetiti ndị ụlọ Sọl na ụlọ Devid dịịrị ruo oge toro ogologo. Ma ka Devid na-aga nʼihu na-esiwanye ike, ụlọ Sọl na-aga azụ na-ada ada.

Kekọrịta
II. SAMUEL 3 BIU