Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. SAMUEL 5:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 5:4 IGBOB (Bible Nso)

Onye b͕ara orú arọ na iri ka Devid bu mb͕e ọ malitere ibu eze, ọgu arọ abua ka ọ bu eze.

Kekọrịta
II. SAMUEL 5 IGBOB

II. SAMUEL 5:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Devid gbara iri afọ atọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịkwara iri afọ anọ.

Kekọrịta
II. SAMUEL 5 BIU