Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. SAMUEL 7:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 7:13 IGBOB (Bible Nso)

Onye ahu gēwuru aham ulo, M'gēme kwa ka oche-eze nke ala-eze-ya guzosie ike rue mb͕e ebighi-ebi.

Kekọrịta
II. SAMUEL 7 IGBOB

II. SAMUEL 7:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ ya ga-ewuru m ụlọ. Aga m eme ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.

Kekọrịta
II. SAMUEL 7 BIU