Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. SAMUEL 7:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 7:22 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi nka I di uku, Onye-nwe-ayi Jehova: n'ihi na ọ dighi onye di ka Gi, ọ dighi kwa Chineke ma-ọbughi Gi, dika ihe nile si di nke ayi nuworo na nti-ayi.

Kekọrịta
II. SAMUEL 7 IGBOB

II. SAMUEL 7:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị, lee ka i si dị ukwuu! Ọ dịghị onye dịka gị. Ọ dịkwaghị Chineke ọzọ dị ma ọ bụghị gị, dịka anyị nụrụ ya na ntị anyị.

Kekọrịta
II. SAMUEL 7 BIU