Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. SAMUEL 9:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. SAMUEL 9:1 IGBOB (Bible Nso)

Devid we si, Ọ̀ di onye ọ bula fọduru ọzọ nye ulo Sọl, ka m'we mere ya ebere n'ihi Jonatan?

Kekọrịta
II. SAMUEL 9 IGBOB

II. SAMUEL 9:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Otu ụbọchị, Devid jụrụ ajụjụ sị, “O nwere onye fọdụrụ ndụ nʼezinaụlọ Sọl? Achọrọ m igosi onye ahụ obi ebere nʼihi Jonatan.”

Kekọrịta
II. SAMUEL 9 BIU