II. NDI TESALỌNAIKA 3:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
II. NDI TESALỌNAIKA 3:8 IGBOB (Bible Nso)
ayi erighi kwa nri n'aka onye ọ bula n'efu, kama n'idọb͕u onye-ayi n'ọlu na ihuju-anya, nālu ọlu abali na ehihie, ka ayi we ghara ibob͕u onye ọ bula nime unu
II. NDI TESALỌNAIKA 3:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nweghị onye ọbụla anyị riri nri ya nke anyị na-ebughị ụzọ kwụọ ya ụgwọ. Kama anyị rụsịrị ọrụ ike, dọgbukwaa onwe anyị nʼọrụ ehihie na abalị, ka anyị ghara ịbụ ibu arọ nye onye ọbụla.