II. TIMỌTI 1:12
II. TIMỌTI 1:12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ bụkwa nʼihi nke a ka m ji na-ahụ ahụhụ ndị a nʼebe a, ma nʼeziokwu, ihere adịghị eme m, nʼihi na amaara m onye m na-atụkwasị obi, amakwaara m nke ọma, na o nwere ike ichebe ihe niile m nyere ya nʼaka idebe tutu ruo ụbọchị ahụ.
Kesaa
Gụọ II. TIMỌTI 1