ỌLU NDI-OZI 1:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 1:2 IGBOB (Bible Nso)
rue ubọchi anara Ya n'elu, mb͕e O sitere na Mọ Nsọ nyesia ndi-ozi-Ya ndi Ọ rọputarari iwu
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 1 IGBOBỌLU NDI-OZI 1:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ruo nʼụbọchị e mere ka ọ laghachi nʼeluigwe mgbe o sitere nʼike Mmụọ nsọ nyesịa ndị na-eso ụzọ ya iwu, bụ ndị ọ họpụtara.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 1 BIU