ỌLU NDI-OZI 1:4-5
ỌLU NDI-OZI 1:4-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼotu oge, ọ nọnyeere ha na nri, o nyere ha iwu a, “Unu esila na Jerusalem pụọ, kama cherenụ nkwa nke Nna m, nke unu nụrụ site nʼọnụ m. Nʼihi na Jọn jiri mmiri mee unu baptizim, ma nʼoge na-adịghị anya, a ga-eji Mmụọ Nsọ mee unu baptizim.”
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 1ỌLU NDI-OZI 1:4-5 Bible Nso (IGBOB)
mb͕e Ya na ha zukọrọ O we nye ha iwu ka ha ghara isi na Jerusalem pua, kama ka ha chere nkwa nke Nna-Ya, nke unu nuru n'ọnum, ka O kwuru: n'ihi na Jọn jiri miri me baptism n'ezie; ma agēji Mọ Nsọ me unu baptism mb͕e ọtutu ubọchi nāgaghi-agabiga site n'ub͕u a.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 1