Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 10:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:4 IGBOB (Bible Nso)

O we legide ya anya, tu kwa egwu, si, Ọ̀ bu gini, Onye-nwe-ayi? Ọ si ya, Ekpere-gi nile na ọlu ebere gi nile rigoro ibu ihe-ncheta n'iru Chineke.

ỌLU NDI-OZI 10:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Kọnelịọs lekwasịrị ya anya nʼegwu jụọ ya sị, “Onyenwe m, ọ bụ gịnị?” Ọ sịrị ya, “Ekpere gị na onyinye gị nye ndị ogbenye e rutela dịka ihe ncheta nʼihu Chineke.