ỌLU NDI-OZI 11:23-24
ỌLU NDI-OZI 11:23-24 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe o rutere, hụ ihe amara Chineke rụrụ nʼetiti ha. Ọ ṅụrịrị ọṅụ, mgbakwaa ha niile ume, gwa ha ka ha were obi ha niile nọgide nʼime Onyenwe anyị. Ọ bụ ezigbo mmadụ, onye jupụtara na Mmụọ Nsọ na okwukwe. O nwekwara okwukwe dị ebube, nʼihi ya ọtụtụ mmadụ chegharịkwara bịakwute Onyenwe anyị.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 11