ỌLU NDI-OZI 14:15
ỌLU NDI-OZI 14:15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
na-asị, “Ndị ikom, gịnị ka unu na-achọ ime? Lee, anyị bụkwa mmadụ dị ka unu. Ọ bụ oziọma ka anyị wetaara unu. Anyị chọrọ ka unu site nʼịsọpụrụ ihe ndị a na-abaghị uru, bịakwute Chineke dị ndụ. Onye kere eluigwe na ụwa, na oke osimiri na ihe niile dị nʼime ha.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 14