ỌLU NDI-OZI 16:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 16:14 IGBOB (Bible Nso)
Otù nwanyi we nu okwu-ayi, aha-ya bu Lidia, onye nēre ihe eji esiji ákwà ododo, onye obodo Tayataira, onye nātu egwu Chineke: Onye-nwe-ayi we meghe obi-ya, iṅa nti n'ihe nile Pọl nēkwu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 16 IGBOBỌLU NDI-OZI 16:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aha otu nʼime ndị inyom nụrụ okwu anyị bụ Lidia, onye obodo Tiatira, onye na-azụ ahịa akwa e sijiri odo odo. Ọ bụkwa nwanyị na-asọpụrụ Chineke. Onyenwe anyị meghere obi ya, ige ntị nʼihe Pọl na-ekwu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 16 BIU