ỌLU NDI-OZI 19:11-12
ỌLU NDI-OZI 19:11-12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Chineke sitere nʼaka Pọl rụọ ọtụtụ ọrụ ebube pụrụ iche. Nke bụ na-ewere ụfọdụ nʼime akịsị maọbụ ịchafọ na akwa mgbochi nke metụrụ ya nʼahụ na-atụkwasị nʼahụ ndị ọrịa, ahụ a dịkwa ha ike. E sitekwara na ya chụpụ mmụọ ọjọọ.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 19