ỌLU NDI-OZI 19:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 19:19 IGBOB (Bible Nso)
Ọ dighi kwa madu ole-na-ole n'etiti ndi nēme mb͕asi kpokọtara akwukwọ-ha, rechapu ha ọku n'iru ọra madu: ha we gua ọnu-ahia-ha, we hu na ọ bu ọgu nnù ego ọla-ọcha isi na nnù ise.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 19 IGBOBỌLU NDI-OZI 19:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ nʼime ndị na-agwọ ọgwụ mgbaasị bupụtara akwụkwọ niile ha ji na-eme mgbaasị, kpọọ ha ọkụ nʼihu mmadụ niile. Akwụkwọ niile a kpọrọ ọkụ nʼụbọchị ahụ ga-eru ego ruru puku ọlaọcha iri ise.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 19 BIU