ỌLU NDI-OZI 2:43 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:43 IGBOB (Bible Nso)
Madu nile we tua egwu n'otù n'otù: eme-kwa-ra ọtutu ọlu-ebube na ihe-iriba-ama site n'aka ndi-ozi.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:43 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla nʼime ha jupụtara na egwu, nʼihi na ndị ozi na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube, na ihe ịrịbama dị iche iche.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 BIU