ỌLU NDI-OZI 2:46-47
ỌLU NDI-OZI 2:46-47 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ha gara nʼihu na-ezukọta nʼụlọnsọ ukwu ikpe ekpere kwa ụbọchị. Ha na-erikọkwa nri nʼụlọ ha, nʼobi ọṅụ na ekele. Dịka ha gara nʼihu na-eto Chineke, ha nwetara ihuọma nʼaka ndị mmadụ. Onyenwe anyị na-atụkwasịkwara ha ndị a na-azọpụta kwa ụbọchị.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 2ỌLU NDI-OZI 2:46-47 Bible Nso (IGBOB)
Ha ji kwa otù obi nānọgidesi ike n'ulo uku Chineke kwa-ubọchi, ha nānyawa kwa achicha n'ulo-ha, we nara ihe-oriri-ha n'obi utọ na obi nke aghughọ nādighi ya, ha nēto Chineke, ihe-ha nātọ kwa ndi-Ju dum utọ. Onye-nwe-ayi nātukwasi-kwa-ra ha kwa-ubọchi ndi anāzọputa.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 2