ỌLU NDI-OZI 3:7-8
ỌLU NDI-OZI 3:7-8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
O jidere ya aka nʼaka nri ya, nyere ya aka selite ya elu, ngwangwa, ụkwụ ya na nkwonkwo nke akwara ụkwụ ya nwetara ike. Ọ wụliri elu nʼụkwụ ya, bido ịga ije. O soro ha baa nʼụlọnsọ ukwu ahụ, ya na-aga, ya ana-awụlị elu, na-etokwa Chineke.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 3