ỌLU NDI-OZI 4:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:6 IGBOB (Bible Nso)
Anas onye-isi-nchu-àjà nọ kwa n'ebe ahu, na Kaiafas, na Jọn, na Aleksanda, na ka ha ra, bú ndi sitere n'ikwu nke onye-isi-nchu-àjà.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyeisi nchụaja bụ Anas nọ nʼebe ahụ, na Kaịfas na Jọn na Alegzanda, na ndị ọzọ bụ ndị ikwu onyeisi nchụaja.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 BIU