ỌLU NDI-OZI 7:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ahụla m otu e si akpagbu ndị m nọ nʼala Ijipt. Anụla m ịsụ ude ha bịakwa ịzọpụta ha. Ugbu a bịa, aga m ezighachi gị nʼIjipt.’
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 7 BIUỌLU NDI-OZI 7:34 IGBOB (Bible Nso)
N'ezie ahuwom ihe ọjọ anēme ndim nke di n'Ijipt, anuwokwam isu-udè-ha, M'we ridata iweputa ha: ub͕u a bia kwa, M'gēziga gi n'Ijipt.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOB