ỌLU NDI-OZI 7:60 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:60 IGBOB (Bible Nso)
O we b͕u ikperè n'ala, were kwa oké olu ti nkpu, si, Onye-nwe-ayi, atukwasila nmehie a n'isi-ha. Mb͕e o kwusiri okwu a, o we da n'ura.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:60 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O gburu ikpere nʼala werekwa oke olu tie mkpu, “Onyenwe anyị, biko agụnyekwarala ha mmehie nke a!” Mgbe o kwusiri nke a, ọ dara nʼala nwụọ.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 7 BIU